Gịnị ga-eme n'ụlọụka Fountain of Life Church n'oge ofufe ha n'ụbọchị ụka a?
Ebe foto si, Fountain of Life Church/Facebook Mgbe e biputara ya Oge e ji agụ akụkọ nkeji 3 Esemokwu na nghọtahie dị n'etiti ndị ndu ụlọụka Fountain of Life Church a kpọrọ Incorporated Trustees na onyeisi nchụaja ha bụ ụkọchukwu…